Ọnụ Ọgụgụ 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma e debaghị aha ndị Livaị n’akwụkwọ+ mgbe e debara aha ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Ọnụ Ọgụgụ 26:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Ma ọ dịghị nwoke ọ bụla n’ime ndị ahụ Mozis na Erọn onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha debara aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ n’ala ịkpa Saịnaị+ so ná ndị a.
33 Ma e debaghị aha ndị Livaị n’akwụkwọ+ mgbe e debara aha ụmụ Izrel, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
64 Ma ọ dịghị nwoke ọ bụla n’ime ndị ahụ Mozis na Erọn onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha debara aha ụmụ Izrel n’akwụkwọ n’ala ịkpa Saịnaị+ so ná ndị a.