Ọnụ Ọgụgụ 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gụọnụ nzukọ ụmụ Izrel dum ọnụ+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, n’aha n’aha, ụmụ nwoke niile, n’otu n’otu, Diuterọnọmi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Oge anyị jere ije malite na Kedesh-bania ruo mgbe anyị gafere iyi ndagwurugwu Zired dị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ahụ dum bụ́ ndị ikom na-aga agha nwụchara n’etiti ndị Izrel, dị nnọọ ka Jehova ṅụụrụ ha iyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú o sina dị, Chineke enweghị mmasị+ n’ebe ihe ka ọtụtụ n’ime ha nọ, n’ihi na e bibiri+ ha n’ala ịkpa.
2 “Gụọnụ nzukọ ụmụ Izrel dum ọnụ+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, dị ka ụlọ ndị nna ha si dị, n’aha n’aha, ụmụ nwoke niile, n’otu n’otu,
14 Oge anyị jere ije malite na Kedesh-bania ruo mgbe anyị gafere iyi ndagwurugwu Zired dị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ahụ dum bụ́ ndị ikom na-aga agha nwụchara n’etiti ndị Izrel, dị nnọọ ka Jehova ṅụụrụ ha iyi.+
5 Otú o sina dị, Chineke enweghị mmasị+ n’ebe ihe ka ọtụtụ n’ime ha nọ, n’ihi na e bibiri+ ha n’ala ịkpa.