15 M welikwara aka m ṅụọrọ ha iyi n’ala ịkpa+ na m gaghị akpọbata ha n’ala ahụ m nyere ha, ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ (ọ bụ ihe e ji chọọ ala niile mma,)+
5 Achọrọ m ichetara unu, n’agbanyeghị na unu maara ihe niile+ naanị otu mgbe, na ọ bụ ezie na Jehova zọpụtara otu ndị n’ala Ijipt,+ o mesịkwara bibie ndị na-egosighị okwukwe.+