Ọnụ Ọgụgụ 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E wee tọtuo ụlọikwuu ahụ,+ ụmụ Geshọn+ na ụmụ Meraraị,+ bụ́ ndị na-ebu ụlọikwuu ahụ, wee kwalie. Ọnụ Ọgụgụ 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ ahụ,+ wee kwalie, n’ihi na a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ tupu ha abịarute.
21 Ụmụ Kohat, bụ́ ndị na-ebu ihe ndị dị n’ebe nsọ ahụ,+ wee kwalie, n’ihi na a ga-eguzobe ụlọikwuu ahụ tupu ha abịarute.