Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+ Ọnụ Ọgụgụ 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụmụ Izrel agaghịkwa abịarute ụlọikwuu nzute nso ka ha ghara ibutere onwe ha mmehie nke ga-eme ka ha nwụọ.+ 1 Samuel 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee malite igbu ndị Bet-shimesh,+ n’ihi na ha nọ na-ele anya n’igbe Jehova. Ya mere, o gburu mmadụ iri asaa n’ime ha—puku mmadụ iri ise—ndị obodo ahụ wee malite iru uju n’ihi na Jehova asụwo ha akwụ.+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+
22 Ụmụ Izrel agaghịkwa abịarute ụlọikwuu nzute nso ka ha ghara ibutere onwe ha mmehie nke ga-eme ka ha nwụọ.+
19 O wee malite igbu ndị Bet-shimesh,+ n’ihi na ha nọ na-ele anya n’igbe Jehova. Ya mere, o gburu mmadụ iri asaa n’ime ha—puku mmadụ iri ise—ndị obodo ahụ wee malite iru uju n’ihi na Jehova asụwo ha akwụ.+