Ọnụ Ọgụgụ 16:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 ka ha bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta, na onye ọzọ+ na-abụghị nwa Erọn agaghị abịa nso isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye ga-adị ka Kora na ndị ya na ha zukọtara,+ dị nnọọ ka Jehova gwara ya site n’ọnụ Mozis. Ọnụ Ọgụgụ 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke bịara nso,+ nke bịara ụlọikwuu Jehova nso, ga-anwụ!+ Ànyị ga-esi otú ahụ nwụchaa?”+
40 ka ha bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta, na onye ọzọ+ na-abụghị nwa Erọn agaghị abịa nso isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye ga-adị ka Kora na ndị ya na ha zukọtara,+ dị nnọọ ka Jehova gwara ya site n’ọnụ Mozis.
13 Onye ọ bụla nke bịara nso,+ nke bịara ụlọikwuu Jehova nso, ga-anwụ!+ Ànyị ga-esi otú ahụ nwụchaa?”+