Ndị Hibru 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 o mesịrị kwuo, sị: “M gakwaghị echeta mmehie ha na mmebi iwu ha ma ọlị.”+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+