Ọnụ Ọgụgụ 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a bụ aha ndị ikom ga-enyere unu aka: N’ebo Ruben,+ Elaịzọ+ nwa Shedeọ; Ọnụ Ọgụgụ 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ụbọchị nke anọ, onyeisi ụmụ Ruben, bụ́ Elaịzọ+ nwa Shedeọ, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ wee kwalie, n’ụsụụ ha, Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụkwa onyeisi ndị agha ya.
18 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, bụ́ ìgwè nke Ruben,+ wee kwalie, n’ụsụụ ha, Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụkwa onyeisi ndị agha ya.