8 Mozis wee gaa n’ihu ịsị: “Ọ ga-eme ná mgbede, mgbe Jehova ga-enye unu anụ unu ga-eri, nyejuokwa unu ihe oriri afọ n’ụtụtụ, n’ihi na Jehova anụwo ntamu unu na-atamu megide ya. Gịnịkwa ka anyị bụ? Ntamu unu na-atamu abụghị megide anyị, kama ọ bụ megide Jehova.”+