Ọnụ Ọgụgụ 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ebo Simiọn,+ Shelumiel+ nwa Zurishadaị; Ọnụ Ọgụgụ 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ụbọchị nke ise, onyeisi ụmụ Simiọn, bụ́ Shelumiel+ nwa Zurishadaị, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Simiọn+ bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị.