Levitikọs 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkụ wee si n’ihu Jehova pụta repịa ha,+ ha wee nwụọ n’ihu Jehova.+ Ọnụ Ọgụgụ 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Izrel wee mewe dị ka ndị nwere ihe ọjọọ ha ga-eme mkpesa ya ná ntị Jehova.+ Mgbe Jehova nụrụ ya, o were iwe dị ọkụ, ọkụ nke Jehova wee malite ire ha, o wee regbuo ụfọdụ ndị ná nsọtụ ebe ha mara ụlọikwuu.+
11 Ndị Izrel wee mewe dị ka ndị nwere ihe ọjọọ ha ga-eme mkpesa ya ná ntị Jehova.+ Mgbe Jehova nụrụ ya, o were iwe dị ọkụ, ọkụ nke Jehova wee malite ire ha, o wee regbuo ụfọdụ ndị ná nsọtụ ebe ha mara ụlọikwuu.+