Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ndị ikom ụfọdụ ga-eso unu, otu onye ga-esi n’otu ebo; onye nke ọ bụla ga-abụ onyeisi nke ụlọ ndị nna ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+
4 “Ndị ikom ụfọdụ ga-eso unu, otu onye ga-esi n’otu ebo; onye nke ọ bụla ga-abụ onyeisi nke ụlọ ndị nna ya.+
16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+