Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 18:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Mozis wee họpụta ndị ikom ruru eru n’etiti Izrel dum wee mee ha ndị isi nke ndị Izrel,+ dị ka ndị isi nke otu puku otu puku mmadụ, ndị isi nke otu narị otu narị mmadụ, ndị isi nke iri mmadụ ise iri mmadụ ise na ndị isi nke mmadụ iri mmadụ iri.

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+

  • Joshụa 22:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 ha zipụrụ ya na ndị isi iri, otu onyeisi si n’ọnụmara ọ bụla dị n’ebo niile nke Izrel, onye ọ bụla n’ime ha bụ onyeisi nke ụlọ nna ya n’ime puku kwuru puku ndị Izrel.+

  • Joshụa 23:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 na Jọshụa kpọkọrọ Izrel dum,+ ndị okenye ha, na ndị isi+ ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, wee sị ha: “Mụ onwe m emewo agadi, akawo m nká.

  • 1 Ihe E Mere 27:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ma ụmụ Izrel, dị ka ọnụ ọgụgụ ha si dị, ya bụ, ndị isi ọnụmara+ dị iche iche na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha na otu narị otu narị+ ndị agha na ndị isi ọrụ ha bụ́ ndị na-ejere eze ozi+ n’okwu ọ bụla metụtara ìgwè dị iche iche bụ́ ndị na-abata ma na-apụ kwa ọnwa, n’ọnwa niile n’afọ, ìgwè nke ọ bụla dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya