Ọnụ Ọgụgụ 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+ Diuterọnọmi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+ Joshụa 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ala ụmụ Izrel nwetara dị ka ihe nketa n’ala Kenan,+ nke Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel mere ka ha keta.+ Joshụa 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ọkara ebo Manase wee zaa+ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel,+ sị:
16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+
13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+
14 Nke a bụ ala ụmụ Izrel nwetara dị ka ihe nketa n’ala Kenan,+ nke Elieza onye nchụàjà na Jọshụa nwa Nọn na ndị isi nke ndị bụ́ nna n’ebo dị iche iche nke ụmụ Izrel mere ka ha keta.+