-
1 Ihe E Mere 27:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ndị a bụ ndị Izrel e kere n’ìgwè n’ìgwè, ndị so ná ndị agha eze. N’ìgwè ndị a, e nwere ndị isi ọnụmara, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị nke otu narị otu narị ndị agha.+ E nwekwara ndị isi ọrụ ha bụ ilekọtara eze ìgwè ndị ahụ.+ Ìgwè nke ọ bụla dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000). N’afọ ọ bụla, ọ na-abụ, otu ìgwè jee ozi n’ọnwa nke a, ìgwè ọzọ ejee n’ọnwa nke ọzọ.
-