25 Mozis wee họpụta ndị ikom ruru eru n’etiti Izrel dum wee mee ha ndị isi nke ndị Izrel,+ dị ka ndị isi nke otu puku otu puku mmadụ, ndị isi nke otu narị otu narị mmadụ, ndị isi nke iri mmadụ ise iri mmadụ ise na ndị isi nke mmadụ iri mmadụ iri.
12 ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke ndị agha iri ise iri ise,+ họpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha+ na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+
2 Sọlọmọn wee gwa Izrel dum okwu, gwakwa ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha+ nakwa ndị ikpe+ na ndị isi niile nke Izrel dum,+ bụ́ ndị isi nke ọnụmara dị iche iche.+