1 Ihe E Mere 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+ Ilu 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Atụmatụ na-aghasasị ma ọ bụrụ na a gbaghị izu,+ ma a na-arụzu ihe ma e nwee ọtụtụ ndị ndụmọdụ.+
25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+