1 Ihe E Mere 15:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid na ndị okenye Izrel na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ka ha na-aga n’ụlọ Obed-ịdọm+ ka ha bupụta igbe ọgbụgba ndụ Jehova.
25 Devid na ndị okenye Izrel na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ka ha na-aga n’ụlọ Obed-ịdọm+ ka ha bupụta igbe ọgbụgba ndụ Jehova.