1 Ndị Eze 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn nwere ndị nnọchiteanya iri na abụọ n’Izrel dum, ha na-ewetakwara eze na ezinụlọ ya nri. Ọ bụ ọrụ dịịrị onye nke ọ bụla iweta nri otu ọnwa n’afọ.+
7 Sọlọmọn nwere ndị nnọchiteanya iri na abụọ n’Izrel dum, ha na-ewetakwara eze na ezinụlọ ya nri. Ọ bụ ọrụ dịịrị onye nke ọ bụla iweta nri otu ọnwa n’afọ.+