-
1 Ihe E Mere 27:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 Ma ụmụ Izrel, dị ka ọnụ ọgụgụ ha si dị, ya bụ, ndị isi ọnụmara+ dị iche iche na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha na otu narị otu narị+ ndị agha na ndị isi ọrụ ha bụ́ ndị na-ejere eze ozi+ n’okwu ọ bụla metụtara ìgwè dị iche iche bụ́ ndị na-abata ma na-apụ kwa ọnwa, n’ọnwa niile n’afọ, ìgwè nke ọ bụla dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ.
-