Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ị ga-edokwa obi anụ+ àjà ahụ a na-efegharị efegharị nsọ nakwa ụkwụ anụ nke òkè ahụ dị nsọ bụ́ nke e fegharịrị nakwa nke e nyere n’onyinye site n’ebule ahụ e ji ahọpụta mmadụ,+ site n’ihe bụ́ maka Erọn na ihe bụ́ maka ụmụ ya ndị ikom.

  • Ọnụ Ọgụgụ 15:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Unu ga-eji ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ+ unu mee achịcha ma weta ya dị ka onyinye. Unu ga-enye ya dị ka e si enye onyinye nke si n’ebe nzọcha mkpụrụ.

  • Ezikiel 44:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Nke kasị mma n’ime mkpụrụ mbụ niile kara aka n’ime ihe niile na onyinye ọ bụla n’ime onyinye niile unu na-enye ga-abụ nke ndị nchụàjà;+ unu ga-enyekwa onye nchụàjà ntụ ọka nke si ná mkpụrụ mbụ unu,+ iji mee ka ngọzi dịkwasị ụlọ gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya