Ọpụpụ 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ị ga-ewerekwa abụba ebule ahụ na ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba+ na abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, na abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, na ụkwụ aka nri ya,+ n’ihi na ọ bụ ebule e ji ahọpụta mmadụ;+ Levitikọs 7:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ,+ àjà ọka+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma+ na àjà e ji ahọpụta mmadụ+ na àjà udo,+
22 “Ị ga-ewerekwa abụba ebule ahụ na ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba+ na abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, na abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha, na ụkwụ aka nri ya,+ n’ihi na ọ bụ ebule e ji ahọpụta mmadụ;+
37 Nke a bụ iwu metụtara àjà nsure ọkụ,+ àjà ọka+ na àjà mmehie+ na àjà ikpe ọmụma+ na àjà e ji ahọpụta mmadụ+ na àjà udo,+