Levitikọs 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ ga-esi n’anụ àjà udo ahụ were abụba ya nye ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ ga-esi n’ebe ọkpụkpụ azụ ya wepụ ọdụ ya dum nke bụ́ abụba abụba,+ wepụkwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+ Levitikọs 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ọ ga-achụ abụba+ ya dum n’àjà, bụ́ ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba nakwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, Levitikọs 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma abụba+ oké ehi ahụ na ọdụ ebule ahụ nke bụ́ abụba abụba+ na abụba kpuchiri eriri afọ ya na akụrụ ya na abụba kpuchiri imeju ya,
9 Ọ ga-esi n’anụ àjà udo ahụ were abụba ya nye ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ ga-esi n’ebe ọkpụkpụ azụ ya wepụ ọdụ ya dum nke bụ́ abụba abụba,+ wepụkwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+
3 Ma ọ ga-achụ abụba+ ya dum n’àjà, bụ́ ọdụ ya nke bụ́ abụba abụba nakwa abụba nke kpuchiri eriri afọ ya,
19 Ma abụba+ oké ehi ahụ na ọdụ ebule ahụ nke bụ́ abụba abụba+ na abụba kpuchiri eriri afọ ya na akụrụ ya na abụba kpuchiri imeju ya,