Ọnụ Ọgụgụ 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ime ụmụ Josef:+ n’ebo Ifrem,+ Elishama nwa Amaịhọd; n’ebo Manase,+ Gameliel nwa Pedazọ; Ọnụ Ọgụgụ 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 N’ụbọchị nke asaa, onyeisi ụmụ Ifrem, bụ́ Elishama+ nwa Amaịhọd, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Ifrem,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, Elishama+ nwa Amaịhọd bụ onyeisi ndị agha ya.
22 Ìgwè nke ebo atọ mejupụtara, ya bụ, ìgwè nke ụmụ Ifrem,+ wee kwalie n’ụsụụ ha, Elishama+ nwa Amaịhọd bụ onyeisi ndị agha ya.