Ọnụ Ọgụgụ 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee gwa Erọn okwu ọzọ, sị: “Lee, mụ onwe m enyewo gị ọrụ ịhụ maka onyinye a na-enye m.+ Ọ bụ ya bụ òkè m nyere gị na ụmụ gị n’ime ihe nsọ niile nke ụmụ Izrel, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+ 2 Ihe E Mere 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ gwakwara ndị mmadụ, bụ́ ndị bi na Jeruselem, ka ha na-eweta òkè dịịrị ndị nchụàjà+ na ndị Livaị,+ ka ha wee na-edebezu+ iwu Jehova.+
8 Jehova wee gwa Erọn okwu ọzọ, sị: “Lee, mụ onwe m enyewo gị ọrụ ịhụ maka onyinye a na-enye m.+ Ọ bụ ya bụ òkè m nyere gị na ụmụ gị n’ime ihe nsọ niile nke ụmụ Izrel, ka ọ bụrụ òkè unu ruo mgbe a na-akaghị aka.+
4 Ọ gwakwara ndị mmadụ, bụ́ ndị bi na Jeruselem, ka ha na-eweta òkè dịịrị ndị nchụàjà+ na ndị Livaị,+ ka ha wee na-edebezu+ iwu Jehova.+