Nehemaya 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Onye nchụàjà, bụ́ nwa Erọn, na ndị Livaị ga na-anọ mgbe ndị Livaị ga na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri; ndị Livaị ga-ewetakwa n’ụlọ Chineke+ anyị otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri a ga-edebe n’ebe a na-eri ihe+ n’ụlọ ebe a na-akwakọba ihe.
38 Onye nchụàjà, bụ́ nwa Erọn, na ndị Livaị ga na-anọ mgbe ndị Livaị ga na-anata otu ụzọ n’ụzọ iri; ndị Livaị ga-ewetakwa n’ụlọ Chineke+ anyị otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri a ga-edebe n’ebe a na-eri ihe+ n’ụlọ ebe a na-akwakọba ihe.