28 N’ihi na ọ bụ ụmụ Erọn+ na-enye ha ọrụ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova, ya bụ, ịhụ maka ogige ya+ na ụlọ iri ihe+ na ido ihe ọ bụla dị nsọ ọcha+ na ịhụ maka ọrụ metụtara ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke,
12 ọbụna ụkpụrụ ihe owuwu nke ihe ọ bụla o nwetara site n’ike mmụọ nsọ+ banyere ogige+ ụlọ Jehova nakwa banyere ụlọ iri ihe+ niile ndị a ga-enwe gburugburu ya, banyere ebe nkwakọba akụ̀ ndị ga-adị n’ụlọ ezi Chineke nakwa banyere ụlọ a na-akwakọba akụ̀ ndị e doro nsọ;+