1 Ndị Eze 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee jiri nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ+ na otu ahịrị ibé osisi sida wuo ogige ime ya.+ 1 Ndị Eze 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ogige ukwu ahụ gbaa gburugburu nwere nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ,+ nakwa otu ahịrị osisi sida; otú a ka e nwekwara maka ogige ime+ nke ụlọ+ Jehova, nakwa maka ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ ahụ.
12 Ogige ukwu ahụ gbaa gburugburu nwere nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ,+ nakwa otu ahịrị osisi sida; otú a ka e nwekwara maka ogige ime+ nke ụlọ+ Jehova, nakwa maka ihe owuwu ụzọ mbata+ nke ụlọ ahụ.