Nehemaya 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Onye nchụàjà, bụ́ nwa Erọn, na ndị Livaị ga-anọ mgbe ndị Livaị ga-anata otu ụzọ n’ụzọ iri. Ndị Livaị ga-ewepụtakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri ha natara+ ma weta ha n’ụlọ Chineke anyị, n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe.*
38 Onye nchụàjà, bụ́ nwa Erọn, na ndị Livaị ga-anọ mgbe ndị Livaị ga-anata otu ụzọ n’ụzọ iri. Ndị Livaị ga-ewepụtakwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ụzọ n’ụzọ iri ha natara+ ma weta ha n’ụlọ Chineke anyị, n’ọnụ ụlọ ndị a na-akwasa ihe.*