Abụ Ọma 147:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dịghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú ahụ;+Ha amaghịkwa mkpebi ikpe ya.+Toonụ Jaa!+ Ọrụ Ndịozi 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ọgbọ ndị gara aga, o kwere ka ndị mba ọzọ niile nọgide na-eje ije n’ụzọ ha,+