1 Ihe E Mere 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Oleekwa mba ọzọ n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel,+ bụ́ ndị ezi Chineke gara gbapụtara onwe ya ka ha bụrụ ndị ya,+ iji meere onwe gị aha site n’ịrụzu oké ihe+ na ihe dị egwu site n’ịchụpụ mba dị iche iche+ n’ihu ndị gị bụ́ ndị ị gbapụtara n’Ijipt?
21 Oleekwa mba ọzọ n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel,+ bụ́ ndị ezi Chineke gara gbapụtara onwe ya ka ha bụrụ ndị ya,+ iji meere onwe gị aha site n’ịrụzu oké ihe+ na ihe dị egwu site n’ịchụpụ mba dị iche iche+ n’ihu ndị gị bụ́ ndị ị gbapụtara n’Ijipt?