1 Ihe E Mere 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Ezi Chineke, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I mere oké ihe na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche n’ihi ndị gị+ i si n’Ijipt gbapụta.
21 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel?+ Ezi Chineke, ị gara gbapụta ha ka ha bụrụ ndị gị.+ I mere oké ihe na ihe ndị dị egwu iji mee ka aha gị na-ede ude.+ Ị chụpụrụ mba dị iche iche n’ihi ndị gị+ i si n’Ijipt gbapụta.