Ọpụpụ 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+ Abụ Ọma 77:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 I jiriwo ogwe aka gị gbapụta ndị gị,+Bụ́ ụmụ Jekọb na ụmụ Josef. Sila. Taịtọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+
5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
14 onye nyere onwe ya+ n’ihi anyị ka o wee napụta+ anyị n’ụdị mmebi iwu niile, wee sachaara+ onwe ya ndị bụ́ ndị nke ya pụrụ iche,+ ndị na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ.+