Diuterọnọmi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+ Diuterọnọmi 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+ Abụ Ọma 147:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dịghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú ahụ;+Ha amaghịkwa mkpebi ikpe ya.+Toonụ Jaa!+
7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+
28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+