2 Ndị Eze 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ruo na mgbe otu onye nọ na-egbutu osisi nke ya, isi anyụike+ ya dabara n’ime mmiri. O wee malite iti mkpu, sị: “Ewoo, nna m ukwu,+ a natara ya anata!”+
5 O wee ruo na mgbe otu onye nọ na-egbutu osisi nke ya, isi anyụike+ ya dabara n’ime mmiri. O wee malite iti mkpu, sị: “Ewoo, nna m ukwu,+ a natara ya anata!”+