Ọpụpụ 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma ọ bụrụ na mmadụ anata mmadụ ibe ya ihe,+ e wee merụọ ya ahụ́ ma ọ bụ ya anwụọ mgbe ọ na-adịghị n’aka onye nwe ya, ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ ya.+ 2 Ndị Eze 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee bata kọọrọ onye nke ezi Chineke, o wee sị: “Gaa ree mmanụ ahụ, kwụọ ụgwọ i ji,+ gị na ụmụ gị ga-ewerekwa ihe fọdụrụ na-eri nri.”+
14 “Ma ọ bụrụ na mmadụ anata mmadụ ibe ya ihe,+ e wee merụọ ya ahụ́ ma ọ bụ ya anwụọ mgbe ọ na-adịghị n’aka onye nwe ya, ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ ya.+
7 O wee bata kọọrọ onye nke ezi Chineke, o wee sị: “Gaa ree mmanụ ahụ, kwụọ ụgwọ i ji,+ gị na ụmụ gị ga-ewerekwa ihe fọdụrụ na-eri nri.”+