Abụ Ọma 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe ma ọ dịghị akwụghachi ya,+Ma onye ezi omume na-eme amara, na-enyekwa onyinye.+ Ndị Rom 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+
21 Onye ajọ omume na-agbaziri ihe ma ọ dịghị akwụghachi ya,+Ma onye ezi omume na-eme amara, na-enyekwa onyinye.+
8 Unu ejila onye ọ bụla ụgwọ ihe ọ bụla,+ ma e wezụga ịhụ ibe unu n’anya;+ n’ihi na onye hụrụ mmadụ ibe ya n’anya edebezuwo iwu ahụ.+