Levitikọs 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu egbula ehi ma ọ bụ atụrụ na nwa ya n’otu ụbọchị.+ Abụ Ọma 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+ Abụ Ọma 145:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova dị mma n’ebe ihe niile o kere eke nọ,+Ebere ya na-erutekwa ọrụ ya niile.+ Ilu 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume na-elekọta mkpụrụ obi anụ ụlọ ya,+ ma ebere ndị ajọ omume bụ obi ọjọọ.+ Matiu 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ̀ bụ na a dịghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego nke ga-azụtali naanị ihe dị nta?+ Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+
6 Ezi omume gị dị ka ugwu Chineke;+Mkpebi ikpe gị bụ oké ogbu mmiri.+Jehova, ị na-azọpụta mmadụ na anụmanụ.+
29 Ọ̀ bụ na a dịghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego nke ga-azụtali naanị ihe dị nta?+ Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+