Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+ Diuterọnọmi 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+
2 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ha n’aka gị, ị ga-emerikwa ha.+ Hụ na i bibiri ha.+ Gị na ha agbala ndụ, emekwarala ha amara ọ bụla.+
23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+