Diuterọnọmi 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi gị dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa, ị ga-agbazinyekwa+ ọtụtụ mba ihe n’ibé, ma gị onwe gị agaghị agbazite ihe; ị ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị gị.+
6 N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi gị dị nnọọ ka o kwere gị ná nkwa, ị ga-agbazinyekwa+ ọtụtụ mba ihe n’ibé, ma gị onwe gị agaghị agbazite ihe; ị ga-achị ọtụtụ mba, ma ha agaghị achị gị.+