13 Jehova ga-edebe gị n’isi, ọ bụghị n’ọdụ; ị ga-anọkwa naanị n’ebe dị elu,+ ị gaghị anọ n’ebe dị ala, n’ihi na ị na-erube isi n’iwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, bụ́ nke m na-enye gị taa ka i debe ma mee.
24 N’ihi na ihe niile dị n’akụkụ nke a nke Osimiri Yufretis+ dị n’okpuru ya, malite na Tifsa ruo Geza,+ ọbụna ndị eze niile nọ n’akụkụ nke a nke Osimiri Yufretis;+ o nwekwara udo+ n’ógbè ya niile, gbaa gburugburu.