1 Ndị Eze 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+ 1 Ihe E Mere 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya. Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+
4 Ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke m enyewo m ezumike gbaa gburugburu.+ Ọ dịghị onye nguzogide nọnụ, ọ dịghịkwa ihe ọjọọ na-emenụ.+
9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya.
7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+