Ilu 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-amụba ihe onwunwe ya site n’ịnara ọmụrụ nwa+ na ụma na-akpakọbara ya onye na-emere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha amara.+ Ezikiel 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ọ dịghị emegbu onye nọ n’ahụhụ; ọ dịghị anara ọmụrụ nwa+ na ụma;+ ọ na-eme ihe m kpere n’ikpe;+ ọ na-ejekwa ije n’ụkpụrụ m;+ ya onwe ya agaghị anwụ n’ihi njehie nna ya.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+
8 Onye na-amụba ihe onwunwe ya site n’ịnara ọmụrụ nwa+ na ụma na-akpakọbara ya onye na-emere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha amara.+
17 ọ dịghị emegbu onye nọ n’ahụhụ; ọ dịghị anara ọmụrụ nwa+ na ụma;+ ọ na-eme ihe m kpere n’ikpe;+ ọ na-ejekwa ije n’ụkpụrụ m;+ ya onwe ya agaghị anwụ n’ihi njehie nna ya.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ.+