Diuterọnọmi 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+ Diuterọnọmi 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+
19 unu ga-eme ya kpọmkwem ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu.+
21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+