Ọnụ Ọgụgụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee kpọpụ Miriam iche ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ruo ụbọchị asaa,+ ha akwalighịkwa ruo mgbe a nabatara Miriam.
10 Ígwé ojii ahụ wee si n’elu ụlọikwuu ahụ pụọ, ma, lee! e tiri Miriam ekpenta nke na-acha nnọọ ọcha.+ Erọn wee lee Miriam anya, ma, lee! e tiri ya ekpenta.+
15 E wee kpọpụ Miriam iche ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu ruo ụbọchị asaa,+ ha akwalighịkwa ruo mgbe a nabatara Miriam.