Ọpụpụ 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova bụ dike n’agha.+ Jehova bụ aha ya.+ Abụ Ọma 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+
8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+