Ilu 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ezi omume na-elekọta mkpụrụ obi anụ ụlọ ya,+ ma ebere ndị ajọ omume bụ obi ọjọọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha? 1 Timoti 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+
9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?
18 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ sịrị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ”;+ ọ sịkwara: “Onye ọrụ kwesịrị ụgwọ ọrụ ya.”+