Diuterọnọmi 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ha kụziere Jekọb mkpebi ikpe gị,+Kụziekwara Izrel iwu gị.+Ka ha suree ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ ka ọ banye n’oghere imi gị,+Chụọkwa onyinye a na-esurecha n’ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+ Nehemaya 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jeshụa na Benaị na Sherebaya,+ Jemin, Akọb, Shabetaị, Hodaya, Measaya, Kelaịta, Azaraya, Jozabad,+ Henan, Peleya,+ bụ́ ndị Livaị, nọ na-akọwara ndị mmadụ iwu ahụ,+ ka ndị mmadụ guzo ọtọ.+
10 Ka ha kụziere Jekọb mkpebi ikpe gị,+Kụziekwara Izrel iwu gị.+Ka ha suree ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ ka ọ banye n’oghere imi gị,+Chụọkwa onyinye a na-esurecha n’ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+
7 Jeshụa na Benaị na Sherebaya,+ Jemin, Akọb, Shabetaị, Hodaya, Measaya, Kelaịta, Azaraya, Jozabad,+ Henan, Peleya,+ bụ́ ndị Livaị, nọ na-akọwara ndị mmadụ iwu ahụ,+ ka ndị mmadụ guzo ọtọ.+