Ọpụpụ 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya. Ọnụ Ọgụgụ 16:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 ka ha bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta, na onye ọzọ+ na-abụghị nwa Erọn agaghị abịa nso isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye ga-adị ka Kora na ndị ya na ha zukọtara,+ dị nnọọ ka Jehova gwara ya site n’ọnụ Mozis.
7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya.
40 ka ha bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta, na onye ọzọ+ na-abụghị nwa Erọn agaghị abịa nso isure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye ga-adị ka Kora na ndị ya na ha zukọtara,+ dị nnọọ ka Jehova gwara ya site n’ọnụ Mozis.