20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+
9 m ga-emekwa ka ha ghọọ ihe na-akpata ịma jijiji na ndị ọdachi ga-adakwasị n’alaeze niile nke ụwa,+ meekwa ka ha ghọọ ihe nkọcha na ihe e ji atụ ilu na ihe ịkwa emo+ na ihe a bụrụ ọnụ+ n’ebe niile m ga-achụsasị ha.+